14 Otu nwaanyị aha ya bụ Lidia, onye na-ere ákwà na-acha odo odo, onye obodo Tayataịra,+ onye na-efekwa Chineke, nọkwa na-ege ntị. Jehova wee meghee nnọọ obi+ ya ịnabata ihe Pọl nọ na-ekwu.
18 “Degakwara mmụọ ozi nke ọgbakọ dị na Tayataịra+ akwụkwọ, sị: Ihe ndị a ka Ọkpara+ Chineke kwuru, bụ́ onye anya ya dị ka ire ọkụ na-enwu enwu,+ ụkwụ ya dịkwa ka ọla kọpa ọma,+