Aịzaya 22:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 M ga-atụkwasị mkpịsị ugodi+ nke ụlọ Devid n’ubu ya, ọ ga-emeghe n’enweghị onye ọ bụla ga-emechi, ọ ga-emechikwa n’enweghị onye ọ bụla ga-emeghe.+ Luk 1:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Onye a ga-abụ onye ukwu,+ a ga-akpọkwa ya Ọkpara nke Onye Kasị Elu;+ Jehova Chineke ga-enyekwa ya ocheeze+ Devid bụ́ nna ya,+
22 M ga-atụkwasị mkpịsị ugodi+ nke ụlọ Devid n’ubu ya, ọ ga-emeghe n’enweghị onye ọ bụla ga-emechi, ọ ga-emechikwa n’enweghị onye ọ bụla ga-emeghe.+
32 Onye a ga-abụ onye ukwu,+ a ga-akpọkwa ya Ọkpara nke Onye Kasị Elu;+ Jehova Chineke ga-enyekwa ya ocheeze+ Devid bụ́ nna ya,+