27 Ha na-anọbọkwa chi na gburugburu ụlọ ezi Chineke; n’ihi na ha na-ahụ maka ọrụ nche,+ ha na-ahụkwa maka mkpịsị ugodi, ọbụna maka imeghe ụzọ kwa ụtụtụ.+
7 “Degakwara mmụọ ozi+ nke ọgbakọ dị na Filadelfịa akwụkwọ, sị: Ihe ndị a ka onye ahụ dị nsọ+ na-ekwu, onye eziokwu,+ onye ji mkpịsị ugodi nke Devid,+ onye na-emeghe ka onye ọ bụla wee ghara imechi, onye na-emechikwa ka onye ọ bụla wee ghara imeghe,