Abụ Ọma 18:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ụdọ ọnwụ gbara m gburugburu;+Oké idei mmiri nke ndị na-abaghị n’ihe nọkwa na-emenye m ụjọ.+ Aịzaya 17:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ewoo, ọgba aghara nke ọtụtụ ndị, bụ́ ndị na-agba aghara dị ka mmali nke oké osimiri! Nakwa mkpọtụ nke mba dị iche iche, bụ́ ndị na-eme mkpọtụ dị ka ụzụ nke oké mmiri!+
12 Ewoo, ọgba aghara nke ọtụtụ ndị, bụ́ ndị na-agba aghara dị ka mmali nke oké osimiri! Nakwa mkpọtụ nke mba dị iche iche, bụ́ ndị na-eme mkpọtụ dị ka ụzụ nke oké mmiri!+