Abụ Ọma 29:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Olu Jehova na-ada n’elu mmiri;+Chineke nke dị ebube+ ebigbọwo.+Jehova nọ n’elu ọtụtụ mmiri.+ Abụ Ọma 65:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ọ na-eme ka mkpọtụ nke oké osimiri dajụọ,+Ọ na-emekwa ka mkpọtụ nke ebili mmiri ya nakwa ọgba aghara nke mba dị iche iche dajụọ.+ Mkpughe 16:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Mmụọ ozi nke abụọ+ wee wụpụ ihe dị n’efere ya n’ime oké osimiri.+ O wee ghọọ ọbara+ dị ka nke onye nwụrụ anwụ, mkpụrụ obi niile dị ndụ nwụkwara, ee, ihe ndị dị n’oké osimiri.+ Mkpughe 17:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Otu n’ime ndị mmụọ ozi asaa ahụ ndị ji efere asaa+ ahụ wee bịa, gwa m okwu, sị: “Bịa, m ga-egosi gị ikpe ahụ a mara oké nwaanyị akwụna+ ahụ nke nọ n’elu ọtụtụ mmiri,+
7 Ọ na-eme ka mkpọtụ nke oké osimiri dajụọ,+Ọ na-emekwa ka mkpọtụ nke ebili mmiri ya nakwa ọgba aghara nke mba dị iche iche dajụọ.+
3 Mmụọ ozi nke abụọ+ wee wụpụ ihe dị n’efere ya n’ime oké osimiri.+ O wee ghọọ ọbara+ dị ka nke onye nwụrụ anwụ, mkpụrụ obi niile dị ndụ nwụkwara, ee, ihe ndị dị n’oké osimiri.+
17 Otu n’ime ndị mmụọ ozi asaa ahụ ndị ji efere asaa+ ahụ wee bịa, gwa m okwu, sị: “Bịa, m ga-egosi gị ikpe ahụ a mara oké nwaanyị akwụna+ ahụ nke nọ n’elu ọtụtụ mmiri,+