23 O wee rụọ oké osimiri a wụrụ awụ+ nke dị kubit iri malite n’otu akụkụ ọnụ ya ruo n’akụkụ ọnụ ya nke ọzọ. Ọ dị okirikiri; ọ dịkwa kubit ise n’ịdị elu, ọ na-ewe eriri dị kubit iri atọ iji tụọ ya gburugburu.+
39 O wee dọsa ihe ise e ji ebu ihe n’akụkụ aka nri nke ụlọ ahụ, dọsakwa ise n’akụkụ aka ekpe nke ụlọ ahụ;+ ọ dọsakwara oké osimiri ahụ n’akụkụ aka nri nke ụlọ ahụ n’ebe ọwụwa anyanwụ, n’ebe ndịda ya.+