Luk 24:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Ọ kọwaara ha ihe e dere n’Akwụkwọ Nsọ dum banyere onwe ya, malite n’ihe Mozis+ dere ruo n’Akwụkwọ Ndị Amụma+ niile. Ọrụ Ndịozi 2:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 ‘“N’oge ikpeazụ,” ka Chineke na-ekwu, “m ga-awụkwasị mmụọ m+ n’ahụ́ ụdị anụ ahụ́ ọ bụla, ụmụ unu ndị ikom na ụmụ unu ndị inyom ga-ebukwa amụma, ụmụ okorobịa unu ga-ahụkwa ọhụụ, ndị agadi unu ga-arọkwa nrọ;+ Ọrụ Ndịozi 10:43 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 43 Ọ bụ ya ka ndị amụma niile na-agba àmà+ banyere ya, na onye ọ bụla nke nwere okwukwe n’ebe ọ nọ na-enweta mgbaghara nke mmehie site n’aha ya.”+ 1 Pita 1:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ha nọ na-eme nchọpụta banyere oge ọ bụ kpọmkwem+ ma ọ bụ ụdị oge nke mmụọ+ ahụ dị n’ime ha na-egosi banyere Kraịst,+ mgbe ọ gbara àmà tupu oge eruo banyere ahụhụ Kraịst+ ga-ata, banyekwara ebube+ nke ga-esochi ya.
27 Ọ kọwaara ha ihe e dere n’Akwụkwọ Nsọ dum banyere onwe ya, malite n’ihe Mozis+ dere ruo n’Akwụkwọ Ndị Amụma+ niile.
17 ‘“N’oge ikpeazụ,” ka Chineke na-ekwu, “m ga-awụkwasị mmụọ m+ n’ahụ́ ụdị anụ ahụ́ ọ bụla, ụmụ unu ndị ikom na ụmụ unu ndị inyom ga-ebukwa amụma, ụmụ okorobịa unu ga-ahụkwa ọhụụ, ndị agadi unu ga-arọkwa nrọ;+
43 Ọ bụ ya ka ndị amụma niile na-agba àmà+ banyere ya, na onye ọ bụla nke nwere okwukwe n’ebe ọ nọ na-enweta mgbaghara nke mmehie site n’aha ya.”+
11 Ha nọ na-eme nchọpụta banyere oge ọ bụ kpọmkwem+ ma ọ bụ ụdị oge nke mmụọ+ ahụ dị n’ime ha na-egosi banyere Kraịst,+ mgbe ọ gbara àmà tupu oge eruo banyere ahụhụ Kraịst+ ga-ata, banyekwara ebube+ nke ga-esochi ya.