-
Jenesis 47:17Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
17 N’ihi ya, ha malitere ịkpụtara Josef anụmanụ ha, ya bụ, ịnyịnya ha, ìgwè ewu na atụrụ ha, ìgwè ehi ha, na jakị ha. Josef nọkwa na-enye ha ihe oriri maka anụmanụ ndị ahụ ha nọ na-akpụtara ya. N’afọ ahụ, ha nọ na-akpụtara ya anụmanụ ha, ya ana-enye ha ihe oriri.
-