Jenesis 50:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 ‘Nna m mere ka m ṅụọrọ ya iyi.+ Ọ sịrị m: “Anwụwala m.+ Ị ga-eli m n’ili+ m gwuru na Kenan.”+ Biko, ka m gaa lie nna m. M lichaa ya, mụ alọghachi.’”
5 ‘Nna m mere ka m ṅụọrọ ya iyi.+ Ọ sịrị m: “Anwụwala m.+ Ị ga-eli m n’ili+ m gwuru na Kenan.”+ Biko, ka m gaa lie nna m. M lichaa ya, mụ alọghachi.’”