Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Jenesis 23:17, 18
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 17 E si otú a mee ka o doo anya na ala Ifrọn, nke dị na Mak-pila, n’ihu Mamri, ma ala ahụ ma ọgba dị na ya ma osisi niile dị na ya, bụzi 18 nke Ebreham. Ọ zụrụ ya n’ihu ụmụ Het, n’ihu ndị niile zukọtara n’ọnụ ụzọ ámá obodo ahụ.

  • Jenesis 25:9, 10
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 9 Aịzik na Ishmel ụmụ ya liri ya n’ọgba dị na Mak-pila, n’ala Ifrọn nwa Zoha onye Het, nke dị n’ihu Mamri,+ 10 ya bụ, ala Ebreham zụrụ n’aka ụmụ Het. Ọ bụ n’ebe ahụ ka e liri Ebreham na Sera nwunye ya.+

  • Jenesis 35:27
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 27 Jekọb mechara lọta n’ebe Aịzik nna ya nọ na Mamri,+ na Kiriat-aba, ya bụ, Hebrọn, bụ́ ebe Ebreham bi mgbe ọ bụ onye mbịarambịa, bụrụkwa ebe Aịzik bụ onye mbịarambịa.+

  • Jenesis 49:29, 30
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 29 Mgbe ọ gọzichara ha, o nyere ha iwu, sị: “M na-aga ịnwụ otú nna m hà nwụrụ.+ Lienụ m n’ebe e liri nna m hà, n’ọgba dị n’ala Ifrọn onye Het.+ 30 Ọgba ahụ dị n’ala dị na Mak-pila, n’ihu Mamri nke dị na Kenan. Ala ahụ bụ ala Ebreham zụrụ Ifrọn onye Het ka ọ bụrụ ebe ọ ga na-eli ozu.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya