17 n’eziokwu, m ga-agọzi gị. N’eziokwu, m ga-eme ka ụmụ* gị dị ọtụtụ ka kpakpando ndị dị n’eluigwe nakwa ka ájá dị n’ụsọ oké osimiri.+ Nwa* gị ga-ewegharakwa obodo* ndị iro ya.+
18 Ọ bụ eziokwu na e nweghị ihe mere ọ ga-eji nwee olileanya, ma n’ihi ihe ọ na-atụ anya ya, o nwere okwukwe na ya ga-abụ nna ọtụtụ mba otú e kwuru ya, sị: “Otú ahụ ka ụmụ* gị ga-adị ọtụtụ.”+
12 Ọ bụ ya mere e ji si n’otu nwoke, onye e weere ahụ́ ya ka nke nwụrụla anwụ,+ mụta ụmụ dị ọtụtụ+ ka kpakpando dị n’eluigwe, ndị a na-enweghịkwa ike ịgụta ọnụ ka ájá dị n’akụkụ oké osimiri.+