Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Jenesis 29:35
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 35 O wee dị ime ọzọ mụọ nwa nwoke ma sị: “Ugbu a, m ga-eto Jehova.” N’ihi ya, ọ gụrụ ya Juda.*+ Mgbe ọ mụchara ya, ọ kwụsịrị ịmụ nwa.

  • Jenesis 46:12
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 12 Ụmụ Juda+ ndị nwoke bụ Ea, Onan, Shila,+ Pirez,+ na Zira.+ Ma Ea na Onan nwụrụ na Kenan.+

      Ụmụ nwoke Pirez mụrụ bụ Hezrọn na Hemọl.+

  • Ọnụ Ọgụgụ 2:3, 4
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 3 “Ndị ga-ama ụlọikwuu n’ebe ọwụwa anyanwụ n’ìgwè ha n’ìgwè ha bụ ìgwè ebo atọ nke Juda. Onyeisi ụmụ Juda bụ Nashọn+ nwa Aminadab. 4 Ndị e debara aha ha n’akwụkwọ ka ha soro ya na-aga agha dị puku iri asaa na anọ na narị isii (74,600).+

  • 1 Ihe E Mere 5:2
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 2 Ọ bụ eziokwu na Juda+ kacha ụmụnne ya niile, nakwa na ọ bụ onye si n’ezinụlọ ya ga-abụ onye ndú,+ ọ bụ Josef ka e nyere ihe ruuru ọkpara.

  • Matiu 1:2
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    •  2 Ebreham mụrụ Aịzik,+

      Aịzik amụọ Jekọb,+

      Jekọb amụọ Juda+ na ụmụnne ya ndị nwoke.

  • Ndị Hibru 7:14
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 14 O doro anya na Onyenwe anyị si n’ebo Juda,+ ma e nweghị mgbe Mosis kwuru na ndị nchụàjà ga-esi n’ebo ahụ.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya