-
Nehemaya 9:19, 20Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
19 Ma ị hapụghị ha n’ala ịkpa n’ihi na ebere gị dị ukwuu.+ Ogidi ígwé ojii nke na-edu ha n’ụzọ esighị n’ebe ha nọ pụọ n’ehihie. Ogidi ọkụ ahapụghịkwa inye ha ìhè n’abalị n’ụzọ ha kwesịrị iso.+ 20 I nyere ha mmụọ gị* ka o mee ka ha mara ihe.+ I meghị ka mana gị kwụsị ịdara ha,+ i nyekwara ha mmiri mgbe mmiri na-agụ ha.+
-