Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ndị Ikpe 3:14
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 14 Ndị Izrel jeere Eglọn eze Moab ozi ruo afọ iri na asatọ.+

  • Ndị Ikpe 6:1-5
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 6 Ma ndị Izrel malitekwara ime ihe dị njọ n’anya Jehova.+ Jehova wee nyefee ha n’aka ndị Midian ruo afọ asaa.+ 2 Ndị Midian mesiri ndị Izrel ike.+ N’ihi ndị Midian, ndị Izrel gara n’ugwu, n’ọgba, nakwa n’ebe ndị siri ike mbanye rụọ ebe ha ga na-ezo.*+ 3 Ọ bụrụ na ndị Izrel aghaa mkpụrụ, ndị Midian na ndị Amalek+ na ndị si n’Ebe Ọwụwa Anyanwụ+ na-abịa lụso ha agha. 4 Ha na-ama ụlọikwuu ka ha lụso ndị Izrel agha. Ha na-ebibi ihe ala ha mepụtara ruo na Gaza. Ha anaghịkwa ahapụrụ ndị Izrel ihe oriri ọ bụla ma ọ bụ atụrụ ma ọ bụ ehi ma ọ bụ jakị.+ 5 N’ihi na ha na-achịrị anụ ụlọ ha, burukwa ụlọikwuu ha bịa n’ìgwè ka igurube.+ E nweghị ike ịgụta ha na kamel ha ọnụ,+ ha na-abatakwa n’ala ahụ ka ha bibie ya.

  • Nehemaya 9:27
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 27 N’ihi ya, i nyefere ha n’aka ndị iro ha,+ bụ́ ndị nọ na-emesi ha ike.+ Ma ha na-akpọku gị n’oge ha na-ata ahụhụ, gị anọrọ n’eluigwe nụ. Ị na-enye ha ndị ga-azọpụta ha n’aka ndị iro ha n’ihi ebere gị nke dị ukwuu.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya