Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 1 Samuel 1:11
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 11 O kwekwara Chineke nkwa, sị: “Jehova nke ụsụụ ndị agha, ọ bụrụ na ị hụ ahụ́ a na-emekpa mụnwa bụ́ ohu gị ma cheta m, gharakwa ichefu ohu gị ma nye ohu gị nwa nwoke,+ m ga-enye gị ya, Jehova, ka o jiri ndụ ya niile jeere gị ozi. Agụba agaghịkwa emetụ ya n’isi.”+

  • 1 Samuel 2:11
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 11 Elkena wee laa n’ụlọ ya na Rema. Ma nwa ya nwoke ahụ bidoro ijere Jehova ozi,+ na-enyere Ịlaị onye nchụàjà aka.

  • 2 Ihe E Mere 31:16
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 16 Ndị ọzọ ha na-ekesara ihe bụ ụmụ nwoke ndị e debara aha ha n’akwụkwọ e dere aha ezinụlọ ha dị iche iche, malite ná ndị dị afọ atọ gbagowe. Ndị a na-abịa eje ozi n’ụlọ Jehova kwa ụbọchị, na-arụkwa ọrụ e kenyere ìgwè ha dị iche iche.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya