Ilu 17:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Ezigbo enyi na-egosi mgbe niile na ọ hụrụ enyi ya n’anya.+ Ọ bụkwa nwanne nke na-enyere enyi ya aka n’oge nsogbu.+ Ilu 18:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 E nwere ndị enyi dị njikere ịla ibe ha n’iyi,+Ma e nwere enyi hụrụ enyi ya n’anya karịa nwanne ya.+
17 Ezigbo enyi na-egosi mgbe niile na ọ hụrụ enyi ya n’anya.+ Ọ bụkwa nwanne nke na-enyere enyi ya aka n’oge nsogbu.+
24 E nwere ndị enyi dị njikere ịla ibe ha n’iyi,+Ma e nwere enyi hụrụ enyi ya n’anya karịa nwanne ya.+