1 Samuel 21:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ndị na-ejere Ekish ozi wee sị ya: “Onye a ọ́ bụghị Devid bụ́ eze ala ya? Ọ́ bụghị ya bụ onye ha ji maka ya na-agba egwú, na-agụkwa egwú, sị,‘Sọl egbuola puku kwuru puku,Devid egbuokwala iri puku kwuru iri puku’?”+ 1 Samuel 29:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ọ́ bụghị Devid a ka ndị mmadụ ji maka ya na-agba egwú, na-agụkwa egwú, sị: ‘Sọl egbuola puku kwuru puku,Devid egbuokwala iri puku kwuru iri puku’?”+
11 Ndị na-ejere Ekish ozi wee sị ya: “Onye a ọ́ bụghị Devid bụ́ eze ala ya? Ọ́ bụghị ya bụ onye ha ji maka ya na-agba egwú, na-agụkwa egwú, sị,‘Sọl egbuola puku kwuru puku,Devid egbuokwala iri puku kwuru iri puku’?”+
5 Ọ́ bụghị Devid a ka ndị mmadụ ji maka ya na-agba egwú, na-agụkwa egwú, sị: ‘Sọl egbuola puku kwuru puku,Devid egbuokwala iri puku kwuru iri puku’?”+