1 Samuel 25:34 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 34 Ma, eji m Jehova, bụ́ Chineke dị ndụ, onye gbochiri m ime gị ihe ọjọọ,+ aṅụ iyi na a sị na i meghị ngwa bịa hụ m,+ a garaghị enwe nwoke ọ bụla ga-afọdụ n’ezinụlọ Nebal ma chi bọọ.”+
34 Ma, eji m Jehova, bụ́ Chineke dị ndụ, onye gbochiri m ime gị ihe ọjọọ,+ aṅụ iyi na a sị na i meghị ngwa bịa hụ m,+ a garaghị enwe nwoke ọ bụla ga-afọdụ n’ezinụlọ Nebal ma chi bọọ.”+