Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Diuterọnọmi 32:35
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 35 Ọ bụ m ga-abọ ọbọ, ọ bụkwa m ga-akwụ ụgwọ,+

      N’oge a kara aka mgbe ụkwụ ha ga-amịchapụ,+

      N’ihi na ụbọchị nsogbu ga-abịara ha eruwela.

      A ga-emekwa ha ihe e kwesịrị ime ha n’egbughị oge.’

  • 1 Samuel 24:12
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 12 Ka Jehova kpee ikpe mụ na gị.+ Ka Jehova megwara gị ihe niile ị na-eme m.+ Aka m agaghị emetụ gị.+

  • 1 Samuel 25:38
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 38 Mgbe ihe dị ka abalị iri gachara, Jehova mere ka Nebal nwụọ.

  • Abụ Ọma 94:1
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 94 Jehova, Chineke nke na-abọ ọbọ,+

      Chineke nke na-abọ ọbọ, gosi na ị dị ebube.

  • Abụ Ọma 94:23
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 23 Ọ ga-eme ka ha jiri isi ha buru ihe ọjọọ ha metara.+

      Ọ ga-eme ka ihe ọjọọ ha na-eme bibie ha.

      Jehova bụ́ Chineke anyị ga-ebibi ha.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya