Abụ Ọma 37:12, 13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Onye ajọ omume na-akpara onye ezi omume nkata ọjọọ.+ Ọ na-ata ikikere ezé maka na ọ na-ewesa onye ezi omume iwe. 13 Ma Jehova ga-achị ya ọchị,N’ihi na ọ ma na ụbọchị a ga-ebibi ya na-abịa.+
12 Onye ajọ omume na-akpara onye ezi omume nkata ọjọọ.+ Ọ na-ata ikikere ezé maka na ọ na-ewesa onye ezi omume iwe. 13 Ma Jehova ga-achị ya ọchị,N’ihi na ọ ma na ụbọchị a ga-ebibi ya na-abịa.+