Ọpụpụ 12:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 N’ụbọchị nke mbụ, unu ga-enwe mgbakọ dị nsọ, nweekwa mgbakọ dị nsọ ọzọ n’ụbọchị nke asaa. Unu agaghị arụ ọrụ ọ bụla n’ụbọchị ndị a.+ Ọ bụ naanị ihe onye* ọ bụla ga-eri ka e nwere ike ịkwadebe. Ọnụ Ọgụgụ 29:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 “‘N’abalị mbụ n’ọnwa nke asaa, unu ga-enwe mgbakọ dị nsọ. Unu arụla ọrụ ọ bụla siri ike.+ Ọ bụ ụbọchị unu ga-afụ opi.+ Ọnụ Ọgụgụ 29:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 “‘N’abalị iri na ise n’ọnwa nke asaa, unu ga-enwe mgbakọ dị nsọ. Unu arụla ọrụ ọ bụla siri ike. Unu ga-emekwara Jehova ememme ruo ụbọchị asaa.+
16 N’ụbọchị nke mbụ, unu ga-enwe mgbakọ dị nsọ, nweekwa mgbakọ dị nsọ ọzọ n’ụbọchị nke asaa. Unu agaghị arụ ọrụ ọ bụla n’ụbọchị ndị a.+ Ọ bụ naanị ihe onye* ọ bụla ga-eri ka e nwere ike ịkwadebe.
29 “‘N’abalị mbụ n’ọnwa nke asaa, unu ga-enwe mgbakọ dị nsọ. Unu arụla ọrụ ọ bụla siri ike.+ Ọ bụ ụbọchị unu ga-afụ opi.+
12 “‘N’abalị iri na ise n’ọnwa nke asaa, unu ga-enwe mgbakọ dị nsọ. Unu arụla ọrụ ọ bụla siri ike. Unu ga-emekwara Jehova ememme ruo ụbọchị asaa.+