57 Onye ezi omume alaala n’iyi,
Ma, o nweghị onye ọ na-emetụ n’obi.
Ndị jisiri Chineke aka ike na-anwụ.+
Ma, o nweghị onye na-aghọta na ihe mere onye ezi omume ji nwụọ
Bụ ka ọdachi ghara ịdakwasị ya.
2 Ọ na-anọ n’udo.
Ndị niile na-anaghị ahapụ ụzọ ha kwesịrị iso na-ezuru ike n’ili.