Abụ Ọma 18:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 Ọ bụ gị, Jehova, na-amụnye ọkụ* m,Chineke m onye na-eme ka ìhè nwuoro m n’ọchịchịrị.+ Abụ Ọma 119:105 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 105 Okwu gị bụ ọkụ* m ji ahụ ebe m na-azọnye ụkwụ,Bụrụkwa ìhè nke na-enwu n’ụzọ m.+