Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Ọma 43:3
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    •  3 Zite ìhè gị na eziokwu gị.+

      Ka ha na-edu m.+

      Ka ha duga m n’ugwu nsọ gị nakwa n’ụlọikwuu gị dị ebube.+

  • Ilu 6:23
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 23 N’ihi na ntụziaka bụ ọkụ e ji ahụ ụzọ.*+

      Iwu* bụ ìhè,+

      Mba a bara iji dọọ mmadụ aka ná ntị ga-emekwa ka mmadụ dị ndụ.+

  • Aịzaya 51:4
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    •  4 Ndị m, ṅaanụ m ntị.

      Mba nke m, geenụ m ntị,+

      N’ihi na m ga-enye iwu.+

      M ga-emekwa ka ikpe ziri ezi m na-ekpe ghọọrọ mba dị iche iche ìhè.+

  • Ndị Rom 15:4
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 4 N’ihi na e dere ihe niile e dere n’oge gara aga ka e jiri ha kụziere anyị ihe,+ ka obi anyị na-atachi+ na nkasi obi anyị na-enweta n’Akwụkwọ Nsọ wee mee ka anyị nwee olileanya.+

  • 2 Timoti 3:16, 17
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 16 Ihe niile dị n’Akwụkwọ Nsọ si n’ike mmụọ nsọ Chineke.+ Ha bakwara uru iji ha akụzi ihe,+ iji ha adọ mmadụ aka ná ntị, iji ha agbazi mmadụ, nakwa iji ha azụ mmadụ ka ọ na-eme ezi omume,+ 17 ka onye nke Chineke wee ruo eruo n’ụzọ niile, bụrụ onye kwadebere nke ọma ime ihe ọ bụla dị mma.

  • 2 Pita 1:19
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 19 Ọ bụ ya mere obi ji sie anyị ike na amụma ndị Chineke buru ga-emezu. Ọ dị mma na unu na-echebara amụma ndị a echiche. N’ime obi unu, ha ga-adị ka ọkụ*+ na-enwu n’ebe gbara ọchịchịrị, nke na-enwugide ruo mgbe chi bọrọ, kpakpando ụtụtụ+ apụta.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya