Job 31:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 “Mụ na anya m agbaala ndụ.+ Gịnịzi mere m ga-eji lewe nwaanyị ọzọ* anya otú na-ekwesịghị ekwesị?+ Matiu 5:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 Ma, ana m asị unu na onye ọ bụla nke na-ele nwaanyị anya,+ o wee gụọ ya agụụ ka ya na ya nwee mmekọahụ, ọ kwasola ya iko n’obi ya.+
28 Ma, ana m asị unu na onye ọ bụla nke na-ele nwaanyị anya,+ o wee gụọ ya agụụ ka ya na ya nwee mmekọahụ, ọ kwasola ya iko n’obi ya.+