Abụ Ọma 111:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ọrụ niile Jehova na-arụ dị ukwuu.+ ד [Dalet]Ndị niile ọrụ ya na-amasị na-amụ banyere ha.+ Abụ Ọma 145:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ha ga-ekwu banyere otú i si dị ukwuu ma dị ebube,+M ga-echebakwara ọrụ ndị dị ebube ị na-arụ echiche.
5 Ha ga-ekwu banyere otú i si dị ukwuu ma dị ebube,+M ga-echebakwara ọrụ ndị dị ebube ị na-arụ echiche.