Abụ Ọma 38:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Jehova, onye na-azọpụta m,+Biko, bịa ngwa ngwa ka i nyere m aka. Aịzaya 12:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Chineke na-azọpụta m.+ M ga-atụkwasị ya obi. M gaghịkwa atụ ụjọ.+ N’ihi na Jaa* Jehova bụ ike m na ume m. Ọ bụ ya na-azọpụta m.”+ Mkpughe 7:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ha jikwa oké olu na-eti mkpu, sị: “Ọ bụ Chineke anyị, onye nọ ọdụ n’ocheeze ahụ,+ nakwa Nwa Atụrụ ahụ zọpụtara anyị.”+
2 Chineke na-azọpụta m.+ M ga-atụkwasị ya obi. M gaghịkwa atụ ụjọ.+ N’ihi na Jaa* Jehova bụ ike m na ume m. Ọ bụ ya na-azọpụta m.”+
10 Ha jikwa oké olu na-eti mkpu, sị: “Ọ bụ Chineke anyị, onye nọ ọdụ n’ocheeze ahụ,+ nakwa Nwa Atụrụ ahụ zọpụtara anyị.”+