Abụ Ọma 27:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 Jehova bụ ìhè m+ na onye na-azọpụta m. Ònye ka m ga-atụ egwu?+ Jehova bụ idé ji ndụ m.+ Ònye ka m ga-atụ ụjọ? Abụ Ọma 62:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 N’eziokwu, ọ bụ ya bụ oké nkume m na onye na-azọpụta m, ebe m na-agbaba, aka aghara ịkpa m.+ E nweghị ihe ga-eme ka m daa.*+ Aịzaya 12:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Chineke na-azọpụta m.+ M ga-atụkwasị ya obi. M gaghịkwa atụ ụjọ.+ N’ihi na Jaa* Jehova bụ ike m na ume m. Ọ bụ ya na-azọpụta m.”+
27 Jehova bụ ìhè m+ na onye na-azọpụta m. Ònye ka m ga-atụ egwu?+ Jehova bụ idé ji ndụ m.+ Ònye ka m ga-atụ ụjọ?
2 N’eziokwu, ọ bụ ya bụ oké nkume m na onye na-azọpụta m, ebe m na-agbaba, aka aghara ịkpa m.+ E nweghị ihe ga-eme ka m daa.*+
2 Chineke na-azọpụta m.+ M ga-atụkwasị ya obi. M gaghịkwa atụ ụjọ.+ N’ihi na Jaa* Jehova bụ ike m na ume m. Ọ bụ ya na-azọpụta m.”+