Abụ Ọma 27:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Nwee olileanya n’ebe Jehova nọ.+ Nwee obi ike, ka obi siekwa gị ike.+ Nwee olileanya n’ebe Jehova nọ. Abụ Ọma 123:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Otú ahụ ndị na-eje ozi si ele nna ha ukwu anya n’aka,Nwaanyị na-eje ozi ana-elekwa nne ya ukwu anya n’aka,Otú ahụ ka anya anyị dị n’ebe Jehova Chineke anyị nọ+Ruo mgbe ọ ga-emere anyị amara.+ Ilu 18:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Aha Jehova bụ ụlọ elu siri ike.+ Onye ezi omume na-agbaba na ya, e chebe ya.+
14 Nwee olileanya n’ebe Jehova nọ.+ Nwee obi ike, ka obi siekwa gị ike.+ Nwee olileanya n’ebe Jehova nọ.
2 Otú ahụ ndị na-eje ozi si ele nna ha ukwu anya n’aka,Nwaanyị na-eje ozi ana-elekwa nne ya ukwu anya n’aka,Otú ahụ ka anya anyị dị n’ebe Jehova Chineke anyị nọ+Ruo mgbe ọ ga-emere anyị amara.+