Abụ Ọma 25:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 N’eziokwu, e nweghị onye nwere olileanya n’ebe ị nọ ihere ga-eme.+ Ma ihere ga-eme ndị na-aghọ ndị ọzọ aghụghọ n’enweghị ihe kpatara ya.+ Abụ Ọma 62:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 N’eziokwu, m nwere ndidi, na-echere Chineke,*+N’ihi na ọ bụ ya na-eme ka m nwee olileanya.+
3 N’eziokwu, e nweghị onye nwere olileanya n’ebe ị nọ ihere ga-eme.+ Ma ihere ga-eme ndị na-aghọ ndị ọzọ aghụghọ n’enweghị ihe kpatara ya.+