Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Job 21:19, 20
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 19 Ọ bụrụ na mmadụ emee ihe ọjọọ, Chineke ga-ata ụmụ ya ahụhụ ihe o mere.

      Ma ka Chineke kwụọ ya ụgwọ ihe o mere ka ọ hụ ya.+

      20 Ka o jiri anya ya hụ otú a ga-esi laa ya n’iyi,

      Ka ọ bụrụkwa ya ka Onye Pụrụ Ime Ihe Niile ga-ewesa iwe ya.*+

  • Jeremaya 25:15
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 15 Jehova bụ́ Chineke Izrel gwara m, sị: “Nara m iko mmanya a nke iwe m dị ọkụ, meekwa ka mba niile m ga-eziga gị ṅụọ ihe dị n’ime ya.

  • Jeremaya 25:28
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 28 Ọ bụrụkwa na ha ajụ ịnara gị iko ahụ, jụkwa ịṅụ mmanya dị n’ime ya, sị ha, ‘Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, sị: “Unu ga-aṅụrịrị ya.

  • Jeremaya 49:12
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 12 N’ihi na Jehova kwuru, sị: “Ọ bụrụ na ndị a na-amaghị ikpe ga-aṅụrịrị ihe dị n’iko na-egosi na iwe ji m, è kwesịrị ịhapụ gịnwa kpamkpam n’ataghị gị ahụhụ? A gaghị ahapụ gị n’ataghị gị ahụhụ, n’ihi na ị ga-aṅụrịrị ihe dị n’iko ahụ.”+

  • Mkpughe 14:9, 10
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 9 Mmụọ ozi nke atọ wee sochie ha, jiri oké olu sị: “Onye ọ bụla a kara akara n’egedege ihu ya ma ọ bụ n’aka ya,+ nke na-efekwa anụ ọhịa ahụ+ na ihe ahụ yiri ya a kpụrụ akpụ, 10 ga-aṅụkwa mmanya Chineke, nke bụ́ iwe ya. A gwaghị mmanya a agwa. Chineke ga-agbanyekwa ya n’iko iwe ya.+ A ga-ejikwa ọkụ na sọlfọ+ mekpaa onye ahụ ahụ́ n’ihu ndị mmụọ ozi dị nsọ na n’ihu Nwa Atụrụ ahụ.

  • Mkpughe 16:19
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 19 Obodo ukwu ahụ+ kewakwara ụzọ atọ, obodo dị iche iche ná mba niile adaakwa. Chineke chetakwara Babịlọn Ukwu ahụ,+ ka o mee ka ọ ṅụọ mmanya dị n’iko nke iwe ya dị ọkụ.+

  • Mkpughe 18:6
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 6 Mee ya ihe ndị o mere ndị ọzọ,+ meekwa ha ya okpukpu abụọ.+ Jiri iko ahụ+ ọ gbanyere mmanya a gwara agwa gbanyere ya ụdị mmanya ahụ okpukpu abụọ.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya