Abụ Ọma 75:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 N’ihi na e nwere iko Jehova bu n’aka.+ Mmanya nke dị n’ime ya na-agbọ ụfụfụ, a gwakwara ya nke ọma. Ọ ga-awụpụrịrị ya. Ndị ajọ omume niile nọ n’ụwa ga-aṅụkwa ya, ṅụchaa ya.”+
8 N’ihi na e nwere iko Jehova bu n’aka.+ Mmanya nke dị n’ime ya na-agbọ ụfụfụ, a gwakwara ya nke ọma. Ọ ga-awụpụrịrị ya. Ndị ajọ omume niile nọ n’ụwa ga-aṅụkwa ya, ṅụchaa ya.”+