Ọpụpụ 32:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 32 N’ime oge a, ndị Izrel hụrụ na Mosis anọteela aka n’ugwu ahụ, ọ gbadatabeghịkwa.+ Ha wee zukọta n’ebe Erọn nọ, sị ya: “Meere anyị chi ga na-edu anyị,+ n’ihi na anyị amaghị ihe mere Mosis a, onye si n’Ijipt dupụta anyị.” Diuterọnọmi 32:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Mgbe Jeshurọn* buru ibu, o nupụrụ isi. I buola ibu, ị gbaala agba, afọ gị ebuola ibu.+ O wee hapụ Chineke, onye kere ya,+Ledakwa Oké Nkume na-azọpụta ya anya.
32 N’ime oge a, ndị Izrel hụrụ na Mosis anọteela aka n’ugwu ahụ, ọ gbadatabeghịkwa.+ Ha wee zukọta n’ebe Erọn nọ, sị ya: “Meere anyị chi ga na-edu anyị,+ n’ihi na anyị amaghị ihe mere Mosis a, onye si n’Ijipt dupụta anyị.”
15 Mgbe Jeshurọn* buru ibu, o nupụrụ isi. I buola ibu, ị gbaala agba, afọ gị ebuola ibu.+ O wee hapụ Chineke, onye kere ya,+Ledakwa Oké Nkume na-azọpụta ya anya.