Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Diuterọnọmi 33:29
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 29 Ndị Izrel, obi dị unu ụtọ.+

      Ònye dị ka unu,+

      Unu ndị Jehova na-azọpụta,+

      Onye bụ́ ọta na-echebe unu+

      Na mma agha unu nke dị ebube?

      Ndị iro unu ga-atụ egwu n’ihu unu,+

      Unu ga-azọkwa ha ụkwụ n’azụ.”

  • 2 Samuel 22:3
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    •  3 Chineke m bụ oké nkume m.+ M na-agbaba n’ime ya.

      Ọ bụ ọta m+ na mpi* nke na-azọpụta m.* Ọ bụ ebe m na-agbaba, aka aghara ịkpa m,+

      Ọ bụ ebe m na-agbaga ọsọ ndụ+ na onye nzọpụta m.+ Ọ na-anapụta m n’aka ndị tigbuo zọgbuo.

  • Abụ Ọma 144:2
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    •  2 Ọ hụrụ m n’anya, ọ bụkwa ebe m a rụsiri ike.

      Ọ bụ ebe m na-agbaba aka aghara ịkpa m nakwa onye na-anapụta m.

      Ọ bụ ọta m nakwa Onye m gbabara n’ime ya,+

      Onye na-emeriri m ndị mmadụ.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya