Abụ Ọma 50:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Ọ bụ onye na-ekele m na-eto m. Ekele ya bụ àjà ọ na-achụrụ m.+ Mụnwa bụ́ Chineke ga-azọpụtakwaOnye na-eso ụzọ dị mma.”+ Abụ Ọma 100:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Batanụ n’ọnụ ụzọ ámá ụlọ ya kelee ya.+ Batanụ n’ogige ụlọ ya too ya.+ Keleenụ ya. Toonụ aha ya.+
23 Ọ bụ onye na-ekele m na-eto m. Ekele ya bụ àjà ọ na-achụrụ m.+ Mụnwa bụ́ Chineke ga-azọpụtakwaOnye na-eso ụzọ dị mma.”+