Maịka 6:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Gịnwa bụ́ mmadụ, Jehova agwala gị ihe dị mma. Gịnịkwa ka ọ na-achọ n’aka gị? Naanị ihe ọ chọrọ bụ ka ị na-ekpe ikpe ziri ezi,+ ka ị bụrụ onye e kwesịrị ịtụkwasị obi,*+Nakwa ka i jiri obi umeala+ soro Chineke gị na-eje ije.+
8 Gịnwa bụ́ mmadụ, Jehova agwala gị ihe dị mma. Gịnịkwa ka ọ na-achọ n’aka gị? Naanị ihe ọ chọrọ bụ ka ị na-ekpe ikpe ziri ezi,+ ka ị bụrụ onye e kwesịrị ịtụkwasị obi,*+Nakwa ka i jiri obi umeala+ soro Chineke gị na-eje ije.+