Abụ Ọma 111:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 111 Toonụ Jaa!*+ א [Alef] M ga-eji obi m niile too Jehova+ב [Bet]N’ebe ìgwè mmadụ ndị obi ha dị ọcha zukọrọ nakwa n’ọgbakọ.
111 Toonụ Jaa!*+ א [Alef] M ga-eji obi m niile too Jehova+ב [Bet]N’ebe ìgwè mmadụ ndị obi ha dị ọcha zukọrọ nakwa n’ọgbakọ.