Abụ Ọma 19:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ntụziaka Jehova ziri ezi. Ọ na-eme ka obi ṅụrịa ọṅụ.+ Ihe Jehova nyere n’iwu enweghị ntụpọ. Ọ na-eme ka anya na-enwu gbaa.+ Abụ Ọma 19:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ha bara ezigbo uru karịa ọlaedo,Karịa ezigbo ọlaedo,*+Ha dịkwa ụtọ karịa mmanụ aṅụ,+ mmanụ aṅụ nke si n’ụgbụgbọ ya na-agụpụtasị. Abụ Ọma 119:72 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 72 Iwu i mere ka a mara dị m mma+Karịa ọtụtụ puku ọlaọcha na ọlaedo.+
8 Ntụziaka Jehova ziri ezi. Ọ na-eme ka obi ṅụrịa ọṅụ.+ Ihe Jehova nyere n’iwu enweghị ntụpọ. Ọ na-eme ka anya na-enwu gbaa.+
10 Ha bara ezigbo uru karịa ọlaedo,Karịa ezigbo ọlaedo,*+Ha dịkwa ụtọ karịa mmanụ aṅụ,+ mmanụ aṅụ nke si n’ụgbụgbọ ya na-agụpụtasị.