Abụ Ọma 19:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Iwu Jehova zuru okè.+ Ọ na-eme ka mmadụ nweghachi ume.*+ Ihe Jehova na-echetara ndị ya bụ ihe e kwesịrị ịtụkwasị obi.+ Ọ na-eme ka onye na-amaghị ihe mara ihe.+ Abụ Ọma 19:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ha bara ezigbo uru karịa ọlaedo,Karịa ezigbo ọlaedo,*+Ha dịkwa ụtọ karịa mmanụ aṅụ,+ mmanụ aṅụ nke si n’ụgbụgbọ ya na-agụpụtasị. Ilu 3:13-15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Onye nwetara amamihe+Na onye na-aghọta ihe na-enwe obi ụtọ. 14 Inweta amamihe dị mma karịa inweta ọlaọcha. Inweta ya* dịkwa mma karịa inweta ọlaedo.+ 15 Ọ bara uru karịa nkume kọral.* E nweghị ihe ọ bụla ọzọ ị chọrọ inweta a ga-eji tụnyere ya.
7 Iwu Jehova zuru okè.+ Ọ na-eme ka mmadụ nweghachi ume.*+ Ihe Jehova na-echetara ndị ya bụ ihe e kwesịrị ịtụkwasị obi.+ Ọ na-eme ka onye na-amaghị ihe mara ihe.+
10 Ha bara ezigbo uru karịa ọlaedo,Karịa ezigbo ọlaedo,*+Ha dịkwa ụtọ karịa mmanụ aṅụ,+ mmanụ aṅụ nke si n’ụgbụgbọ ya na-agụpụtasị.
13 Onye nwetara amamihe+Na onye na-aghọta ihe na-enwe obi ụtọ. 14 Inweta amamihe dị mma karịa inweta ọlaọcha. Inweta ya* dịkwa mma karịa inweta ọlaedo.+ 15 Ọ bara uru karịa nkume kọral.* E nweghị ihe ọ bụla ọzọ ị chọrọ inweta a ga-eji tụnyere ya.