Ndị Rom 1:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 N’ihi na ihere ozi ọma ahụ anaghị eme m.+ N’eziokwu, ọ bụ ike Chineke ji azọpụta ndị niile nwere okwukwe.+ O bu ụzọ ruo ndị Juu aka,+ mechazie ruo ndị Grik.+
16 N’ihi na ihere ozi ọma ahụ anaghị eme m.+ N’eziokwu, ọ bụ ike Chineke ji azọpụta ndị niile nwere okwukwe.+ O bu ụzọ ruo ndị Juu aka,+ mechazie ruo ndị Grik.+