Aịzaya 48:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Jehova, Onye Mgbapụta gị na Onye Nsọ Izrel, kwuru,+ sị: “Mụnwa, bụ́ Jehova, bụ Chineke gị. Ọ bụ m na-akụziri gị otú ị ga-esi baara onwe gị uru,+Na-ezikwa gị ụzọ i kwesịrị ịna-eso.+
17 Jehova, Onye Mgbapụta gị na Onye Nsọ Izrel, kwuru,+ sị: “Mụnwa, bụ́ Jehova, bụ Chineke gị. Ọ bụ m na-akụziri gị otú ị ga-esi baara onwe gị uru,+Na-ezikwa gị ụzọ i kwesịrị ịna-eso.+