Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 1 Ndị Eze 8:36
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 36 biko, nọrọ n’eluigwe nụrụ arịrịọ ha, gbagharakwa mmehie ndị ohu gị, ya bụ, ndị Izrel bụ́ ndị gị. Zi ha+ ụzọ dị mma ha kwesịrị iso, meekwa ka mmiri zoo n’ala gị+ nke i nyere ndị gị ka ọ bụrụ nke ha.

  • Abụ Ọma 25:8
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    •  8 Jehova dị mma, bụrụkwa onye ezi omume.+

      Ọ bụ ya mere o ji akụziri ndị mmehie otú ha kwesịrị isi na-ebi ndụ.+

  • Aịzaya 54:13
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 13 Jehova ga na-akụziri ụmụ gị niile ihe.+

      Ụmụ gị ga-anọkwa nnọọ n’udo.+

  • Maịka 4:2
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    •  2 Ọtụtụ mba ga-ejekwa, sị:

      “Bịanụ ka anyị gbagoo n’ugwu Jehova,

      Gbagookwa n’ụlọ Chineke Jekọb.+

      Ọ ga-akụziri anyị ụzọ ya.

      Anyị ga-ejekwa ije n’ụzọ ya.”

      N’ihi na a ga-esi na Zayọn nye iwu,*

      Sikwa na Jeruselem kwuo ihe Jehova kwuru.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya