Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Ọma 19:7
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    •  7 Iwu Jehova zuru okè.+ Ọ na-eme ka mmadụ nweghachi ume.*+

      Ihe Jehova na-echetara ndị ya bụ ihe e kwesịrị ịtụkwasị obi.+ Ọ na-eme ka onye na-amaghị ihe mara ihe.+

  • Abụ Ọma 19:10
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    •  10 Ha bara ezigbo uru karịa ọlaedo,

      Karịa ezigbo ọlaedo,*+

      Ha dịkwa ụtọ karịa mmanụ aṅụ,+ mmanụ aṅụ nke si n’ụgbụgbọ ya na-agụpụtasị.

  • Ilu 24:13, 14
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 13 Nwa m, na-aracha mmanụ aṅụ maka na ọ dị mma.

      Mmanụ aṅụ nke si n’ụgbụgbọ aṅụ na-atapụta na-atọ ụtọ.

      14 Marakwa na amamihe ga-abara gị uru.+

      Ọ bụrụ na ị mara ihe, ihe ga-adịrị gị mma n’ọdịnihu,

      Ihe ndị ị na-atụ anya ha ga-emekwara gị.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya