Abụ Ọma 19:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Iwu Jehova zuru okè.+ Ọ na-eme ka mmadụ nweghachi ume.*+ Ihe Jehova na-echetara ndị ya bụ ihe e kwesịrị ịtụkwasị obi.+ Ọ na-eme ka onye na-amaghị ihe mara ihe.+ Ilu 1:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 1 Ilu dị iche iche Solomọn+ nwa Devid,+ bụ́ eze Izrel,+ tụrụ: Ilu 1:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ka ndị na-amaghị ihe si na ha mara ihe;+Ka nwa okorobịa si na ha mụta ihe ma na-eche echiche nke ọma.+ 2 Timoti 3:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Chetakwa na i si n’oge ị bụ nwata*+ mara ihe e dere n’Akwụkwọ Nsọ,+ nke ga-emeli ka ị mara ihe, a zọpụtakwa gị n’ihi okwukwe i nwere na Kraịst Jizọs.+
7 Iwu Jehova zuru okè.+ Ọ na-eme ka mmadụ nweghachi ume.*+ Ihe Jehova na-echetara ndị ya bụ ihe e kwesịrị ịtụkwasị obi.+ Ọ na-eme ka onye na-amaghị ihe mara ihe.+
4 Ka ndị na-amaghị ihe si na ha mara ihe;+Ka nwa okorobịa si na ha mụta ihe ma na-eche echiche nke ọma.+
15 Chetakwa na i si n’oge ị bụ nwata*+ mara ihe e dere n’Akwụkwọ Nsọ,+ nke ga-emeli ka ị mara ihe, a zọpụtakwa gị n’ihi okwukwe i nwere na Kraịst Jizọs.+