Ọpụpụ 34:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Jehova nọ na-agafe n’ihu ya ma na-ekwu, sị: “Jehova, Jehova, Chineke nwere ọmịiko*+ ma na-eme ebere,+ onye na-anaghị ewe iwe ọsọ ọsọ,+ onye ịhụnanya ya*+ na eziokwu ya+ dị ukwuu, Abụ Ọma 119:160 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 160 Okwu gị niile bụ eziokwu.+ Ihe ndị dị mma i kpebiri na-adịru mgbe ebighị ebi. Jọn 17:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Jiri eziokwu doo ha nsọ.*+ Okwu gị bụ eziokwu.+
6 Jehova nọ na-agafe n’ihu ya ma na-ekwu, sị: “Jehova, Jehova, Chineke nwere ọmịiko*+ ma na-eme ebere,+ onye na-anaghị ewe iwe ọsọ ọsọ,+ onye ịhụnanya ya*+ na eziokwu ya+ dị ukwuu,