1 Samuel 30:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ihe a gbawara Devid obi, n’ihi na mmadụ* niile nọ na-asị ka a tụọ ya nkume, maka na ezigbo iwe ji ha niile n’ihi ụmụ ha ndị nwoke na ụmụ ha ndị nwaanyị a kpụụrụ. Ma, Devid tụkwasịrị Jehova bụ́ Chineke ya obi, ya emesie ya obi ike.+ Abụ Ọma 62:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 62 N’eziokwu, m* nwere ndidi, na-echere Chineke. Ọ bụ ya na-azọpụta m.+ Aịzaya 30:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova, bụ́ Onye Nsọ Izrel, kwuru, sị: “A ga-azọpụta unu ma unu lọghachikwute m, nọrọ nwayọọ ma tụkwasị m obi. Unu ga-adị ike naanị ma unu nọrọ jii ma tụkwasị m obi.”+ Ma unu achọghị ime ya.+ Abụ Ákwá 3:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 Ọ dị mma ka mmadụ gba nkịtị*+ chere ka Jehova zọpụta ya.+
6 Ihe a gbawara Devid obi, n’ihi na mmadụ* niile nọ na-asị ka a tụọ ya nkume, maka na ezigbo iwe ji ha niile n’ihi ụmụ ha ndị nwoke na ụmụ ha ndị nwaanyị a kpụụrụ. Ma, Devid tụkwasịrị Jehova bụ́ Chineke ya obi, ya emesie ya obi ike.+
15 Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova, bụ́ Onye Nsọ Izrel, kwuru, sị: “A ga-azọpụta unu ma unu lọghachikwute m, nọrọ nwayọọ ma tụkwasị m obi. Unu ga-adị ike naanị ma unu nọrọ jii ma tụkwasị m obi.”+ Ma unu achọghị ime ya.+