Abụ Ọma 22:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ọ bụ gị bụ Onye si n’afọ nne m kupụta m,+Onye mere ka obi ruo m ala mgbe m na-aṅụ ara nne m. Abụ Ọma 71:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ọ bụ gị ka m tụkwasịrị obi kemgbe a mụrụ m. Ọ bụ gị si n’afọ nne m kupụta m.+ M ga na-eto gị mgbe niile. Jeremaya 1:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 “Tupu mụ akpụọ gị n’ime afọ, ama m* gị.+ Tupu a mụọ gị,* edoro m gị nsọ.*+ Ahọpụtara m gị ka ị na-ebu amụma gbasara mba dị iche iche.”
6 Ọ bụ gị ka m tụkwasịrị obi kemgbe a mụrụ m. Ọ bụ gị si n’afọ nne m kupụta m.+ M ga na-eto gị mgbe niile.
5 “Tupu mụ akpụọ gị n’ime afọ, ama m* gị.+ Tupu a mụọ gị,* edoro m gị nsọ.*+ Ahọpụtara m gị ka ị na-ebu amụma gbasara mba dị iche iche.”