Abụ Ọma 117:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 117 Mba niile, toonụ Jehova.+ Mmadụ* niile, jaanụ ya mma.+ Abụ Ọma 150:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ka ihe niile na-eku ume too Jaa. Toonụ Jaa!*+