Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Ọma 33:3
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    •  3 Bụkuonụ ya abụ ọhụrụ.+

      Kpọọnụ ụbọ akwara ka ndị bụ́ aka ochie, tiekwanụ mkpu ọṅụ.

  • Abụ Ọma 96:1
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 96 Bụkuonụ Jehova abụ ọhụrụ.+

      Ndị niile bi n’ụwa, bụkuonụ Jehova abụ.+

  • Aịzaya 42:10
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 10 Ndị si n’oké osimiri aga njem na ihe niile dị n’oké osimiri,

      Agwaetiti dị iche iche na ndị bi na ha,+

      Bụkuonụ Jehova abụ ọhụrụ.+

      Jirinụ abụ too ya n’ụwa niile.+

  • Mkpughe 5:9
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 9 Ha na-abụkwa abụ ọhụrụ,+ sị: “I ruru eru ịnata akwụkwọ mpịakọta ahụ na imeghe ihe ndị e ji aka ihe akara e ji mechie ya, n’ihi na e gburu gị egbu, i jikwa ọbara gị zụtara Chineke ndị mmadụ+ n’ebo niile, n’asụsụ niile, n’agbụrụ niile nakwa ná mba niile.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya