Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Ọma 35:18
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 18 Mgbe ahụ, m ga-anọ n’ọgbakọ buru ibu kelee gị.+

      M ga-anọ n’etiti ìgwè mmadụ too gị.

  • Abụ Ọma 40:10
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 10 Anaghị m ezochi ezi omume gị n’ime obi m.

      M na-akọsa na ị bụ onye e kwesịrị ịtụkwasị obi nakwa na ị na-azọpụta ndị gị.

      Anaghị m ezo ịhụnanya gị* na eziokwu gị ezo n’ọgbakọ buru ibu.”+

  • Abụ Ọma 111:1
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 111 Toonụ Jaa!*+

      א [Alef]

      M ga-eji obi m niile too Jehova+

      ב [Bet]

      N’ebe ìgwè mmadụ ndị obi ha dị ọcha zukọrọ nakwa n’ọgbakọ.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya